Penny Ford

Penny Ford
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyerePenny Dezie
aha ezinụlọ yaFord Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Jụn 1964 Dezie
Ebe ọmụmụCincinnati Dezie
nwanneSharon Redd Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, pianist, odee egwu, onye na-emeputa ihe ndeko, recording artist Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1979 Dezie
ngwa egwuPiano, olu egwụ Dezie
diskografiPenny Ford discography Dezie
Onye òtù nkeSnap!, Soul II Soul, Klymaxx, The S.O.S. Band Dezie
ụdịsoul music, funk Dezie
akara ndekọMotown, Total Experience Records Dezie
onye nnọchite anya nwebiisinkaBroadcast Music, Inc. Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Penny Ford (nke a makwaara dị ka Pennye Ford, amụrụ na June 11, 1964) bụ ónyé America na-agụ egwu na-ede egwu, ónyé na-egwu ọtụtụ ngwá egwu, na ónyé na-emepụta ihe ndekọ. A mụrụ ya ma zụlite ya na Cincinnati, Ohio, ọ ghọrọ ónyé a ma ama na 1980s mgbè ọ bịanyere aka na nkwekọrịta ndekọ na Total Experience Records ma wepụta abọm mbụ ya Pennye. Abọm ahụ wepụtara egwu "Change Your Wicked Way" na "Dangerous", nke Ford mepụtara ma dee.

Ọ nwetara aha mba ụwa dị ka ónyé na-agụ egwú nke otu Eurodance Snap!. N'ịbụ ndị Michael Münzing na Luca Anzilotti na-achịkwa ma mepụta, otu ahụ wepụtara abọm izizi ha World Power na 1990, nke rere ihe karịrị nde 7 n'ụwa niile ma ghọọ otu n'ime abọm ịgba egwu kachasị mmá ruo ugbu a.[1] Abọm ahụ nwere egwu "The Power", "Ooops Up", "Cult of Snap", na "Mary Had a Little Boy", nké rere ihe karịrị nde ndekọ itoolu.[2] Snap!'s hiatus hụrụ ntọhapụ nke abọm nke abụọ nke Ford, Penny Ford (1993), nke guzobere ya dị ka onye na-ese egwu n'onwe ya n'ụwa niile ma gosipụta egwu "Daydreaming" na "I Lose Control".

Ford bụkwa ónyé otu Klymaxx na Soul II Soul. N'afọ 2006, ọ laghachiri na Snap! wee soro ha gaa njem nlegharị ányà n'ụwa niile. N'oge niile ọ na-arụ ọrụ, Ford ereela ihe karịrị nde iri na isii.[1][2]

  1. 1.0 1.1 Snap! Biography. Milk ‘n’ 2 Sugars. Retrieved on January 10, 2017
  2. 2.0 2.1 Penny Ford - Biography. Billboard. Retrieved on January 8, 2017

© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search